Okpomoku Nkem Uwa Bu Eziokwu

Okpomoku nkem uwa bu eziokwu, nkea bu ihe onyeisi ndi nelekete maka ihe batere uwa nke anakpor NASA Kuru.

Osiri na okpom’uku nke ndi madu nahu ugbua bu ihe negosi si na Okpom’uku nkem uwa nke  Ndi Beke nakpor Global Worming bu eziokwu.

Onyeisi ndi Nasa bu Mazi James E. Hansen Kuru si na ogadinma ka uwa tiye iwu ohuru maka ime bi uwa.

Ndi Korea bu ndi Itoli na ndi nebi uwa. I he nemebi uwa but ihe ndi ocha nakpor Fosil fuel na Carbon di njo ma ha mehea.

Maka njo Carban were na uwa na aru ndi madu, Ndi Ochichi nelekpu anya na otu ha ge si me ka okpomukua dajua.

Ihe mbu ha choro ime bu ka ha me ka ndi madu lekpue anya na ihe mgbanyere ahihia ndu nke ha nakpor Green Life.

Nkea bu ihe ga daju okpomukpua we tiyere uwa aka.

news@theasian.asia

Search in Site