Ndi egwuregwu okwu nke Koria na nke Great Britain ga azo okwa echiechi imara ndi gabaye na uhere nkem izo maka ola edo na olimpiks nkem enwere na London. Ndi Great Britain gbara ndi mbu na mgbakota ha nkem anokpor group A. Ndi Koria gbara ndi abuo na mgbakota ha nke anokpor group B. Ndi Great Britain merili United Arab Emirate na Uruguay; ha gbatara kwa jiji na Senegal. Nkea mere ka ha buru ndi mbu na mgbakota ha.
Ndi Korea gbatara jiji na okwa nke hana Mexico na Gabon. Ha merili ndi Switzerland. Nkea mere ka ha gbata ndi abuo.
Ndi Koria Merili Ndi Great Britain we wenta uhere ikpa na ubochi abuo ta. Ndi Merili Ge nwe uhere izo maka ola edo na ubochi nmechi nke Olympikia.

Russia, Attended Kim Il-sung University, PhD in Korean History, Leningrad State University, Professor at Australian National University(1996), Professor at Kookmin University, Contributor for The AsiaN

Egypt, Editor of Al-Arabi Magazine in Kuwait, Chief of The AsiaN's Middle East Bureau

Pakistan, Pakistan Press International Editor, Contributor for The AsiaN

Egypt, Managing Editor of the AsiaN's Middle East Bureau, Graduate Student of Mass Communication and Journalism at Ahram Canadian University