Ndi Kenya Naga Imehe Ulo Umenala Na Seoul

*This is Ibo which language is used usually in South-East Nigeria.

Onochi Obodo Kenya na Korea bu Mazi Nagovi Kitua Kuru si na Ndi Kenya ga emehe ulo umenala na Seoul.

Mazi Kitua si na odinkmpa kaha mehe ebe Ndi korea and ndi ozo ga amuta umenala Ndi Kenya ka ha we biri n’udo. Owuru ihe diegwu nye Mazi Kitua maka otu Ndi Kenya si wei iwe nk’ukwu maka ozi ndi Ugbor elu nke Korea nka nakpor Korean Air tinyere na akwukwu agumagu gbanyere uzo elu ha meherem nagbata Incheon na Nairobi.

Mazi Kitua kurusi na ha ga emehe ulo umenali ahu na onwa itoli n’afoa. Okwuru si na he ga etinye ngwogwo si na Kenya na Akukwo si na kenya. Nime akwukwo ndia gabu “papa nke Harambee”, “onye isi ndi igwe mmadu” ” eh anyi ga emya” kebu akwukwo Obama Dere. ndiozo gabu akwukwo Ngugi wa Thiongo Dere.

Ebea ga bu ebe ndiozo ganamuta ihere bayere Kenya.

news@theasian.asia

Search in Site