Ndi Isi kompini kwashitele onya na London olimpiks

London olimpks bu ebe ndi egwuru egwu kpakotara imara onye kabu onye isi na egwuregwu obulagh. Ma n’obugh soso ndi egwuregwua, nk’anakpor olimpks bu ndi odi nkpa iga london. Ndi isi ulo oru nwere kompini chorokwa i ga london ka ha we mara ha

Na Koria, ndi isi kompinia na kwado kwasike inyere the egwu Koria aka. Onye isi kompini nk’anapkor Samsung, Mazi Lee Kun-hee bu kwa ndi netinye aka nikwado nmenmea, gara london nubuchim mbu nke olimpikia.

Samsung nyere ego kahawe kwado nme nmea. Ha nakwado kwa ndi nari mini nke Koria.

Kompini ozo na kwado ndi egwu Koria bu Hyudai motors. Nka bu kopini n’eme ugboala nke onye isi ha but Mazi Chung Mong-koo nakwadokwasike itinyere ndi egwu Koria aka.

Ndi ozo netinyere Ndi Koria aka na olimpikia bu SK telecom na Hanjin. Ha tinyere ego buruibu na nmenmea.

news@theasian.asia

Search in Site